Ọrụ Ndịozi 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụkwa ihe a ka m mere na Jeruselem. Akpọchikwara m ọtụtụ n’ime ndị nsọ n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ihi na m nwetara ikike n’aka ndị isi nchụàjà;+ mgbe a na-aga igbu ha, ana m akwado ka e gbuo ha.
10 Ọ bụkwa ihe a ka m mere na Jeruselem. Akpọchikwara m ọtụtụ n’ime ndị nsọ n’ụlọ mkpọrọ,+ n’ihi na m nwetara ikike n’aka ndị isi nchụàjà;+ mgbe a na-aga igbu ha, ana m akwado ka e gbuo ha.