Ọrụ Ndịozi 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi. 1 Timoti 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Okwu a+ kwesịrị ntụkwasị obi, kwesịkwa ka a nabata ya n’ụzọ zuru ezu, ya bụ, na Kraịst Jizọs bịara n’ụwa ịzọpụta ndị mmehie.+ N’ime ndị a, abụ m onye mbụ.+
8 Ma Sọl kwadoro ogbugbu e gburu ya.+ N’ụbọchị ahụ, a malitere ịkpagbu+ ọgbakọ ahụ dị na Jeruselem; a chụsasịrị+ mmadụ niile n’ógbè ndị dị gburugburu Judia na Sameria, ma e wezụga ndịozi.
15 Okwu a+ kwesịrị ntụkwasị obi, kwesịkwa ka a nabata ya n’ụzọ zuru ezu, ya bụ, na Kraịst Jizọs bịara n’ụwa ịzọpụta ndị mmehie.+ N’ime ndị a, abụ m onye mbụ.+