2 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid na ndị ikom ya wee na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ma Shimiaị nọ na-aga n’akụkụ ugwu ahụ, na-aga n’akụkụ ya ka o wee na-akpọ ya iyi;+ ọ nọkwa na-atụ ya nkume ka ọ na-aga n’akụkụ ya, ọ bọkwara ya ájá nke ukwuu.+
13 Devid na ndị ikom ya wee na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ma Shimiaị nọ na-aga n’akụkụ ugwu ahụ, na-aga n’akụkụ ya ka o wee na-akpọ ya iyi;+ ọ nọkwa na-atụ ya nkume ka ọ na-aga n’akụkụ ya, ọ bọkwara ya ájá nke ukwuu.+