Ọrụ Ndịozi 16:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe, anyị bụ́ ndị Rom,+ tụbakwa anyị n’ụlọ mkpọrọ; hà na-achụpụkwa anyị na nzuzo ugbu a? Ọ dịghị ma ọlị! kama ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.” Ọrụ Ndịozi 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị Juu jidere nwoke a, ọ fọkwara nke nta ka ha gbuo ya, ma akpọ m ìgwè ndị agha bịa na mberede wee napụta ya,+ n’ihi na m nụrụ na ọ bụ onye Rom.+
37 Ma Pọl sịrị ha: “Ha pịara anyị ihe n’ihu ọha n’amaghị anyị ikpe, anyị bụ́ ndị Rom,+ tụbakwa anyị n’ụlọ mkpọrọ; hà na-achụpụkwa anyị na nzuzo ugbu a? Ọ dịghị ma ọlị! kama ha bịa n’onwe ha kpọpụta anyị.”
27 Ndị Juu jidere nwoke a, ọ fọkwara nke nta ka ha gbuo ya, ma akpọ m ìgwè ndị agha bịa na mberede wee napụta ya,+ n’ihi na m nụrụ na ọ bụ onye Rom.+