Ọrụ Ndịozi 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na-arịọ ka o gosi ha ihu ọma bụ́ nke ga-emegide nwoke ahụ, ya bụ, ka o zie ka a kpọọ ya ka ọ bịa Jeruselem, ebe ọ bụ na ha chechiri ya echechi+ ka ha wee gbuo ya n’okporo ụzọ.
3 na-arịọ ka o gosi ha ihu ọma bụ́ nke ga-emegide nwoke ahụ, ya bụ, ka o zie ka a kpọọ ya ka ọ bịa Jeruselem, ebe ọ bụ na ha chechiri ya echechi+ ka ha wee gbuo ya n’okporo ụzọ.