Ndị Efesọs 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ịdị n’otu nke anyị na onye e kenyekwara anyị na ya dị ka ndị nketa,+ ebe a họpụtara anyị tupu oge eruo dị ka nzube nke onye ahụ si dị bụ́ onye ji ihe niile na-arụ ọrụ dị ka uche ya si agwa ya okwu,+
11 n’ịdị n’otu nke anyị na onye e kenyekwara anyị na ya dị ka ndị nketa,+ ebe a họpụtara anyị tupu oge eruo dị ka nzube nke onye ahụ si dị bụ́ onye ji ihe niile na-arụ ọrụ dị ka uche ya si agwa ya okwu,+