Matiu 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ozugbo a chụpụrụ ìgwè mmadụ ahụ n’èzí, ọ banyere wee sere ya n’aka,+ nwata nwaanyị ahụ wee bilie.+ Luk 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị izu ike+ ọzọ, ọ banyere n’ụlọ nzukọ ma malite izi ihe. E nwekwara otu nwoke nọ n’ebe ahụ bụ́ onye aka nri ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+
25 Ozugbo a chụpụrụ ìgwè mmadụ ahụ n’èzí, ọ banyere wee sere ya n’aka,+ nwata nwaanyị ahụ wee bilie.+
6 N’ụbọchị izu ike+ ọzọ, ọ banyere n’ụlọ nzukọ ma malite izi ihe. E nwekwara otu nwoke nọ n’ebe ahụ bụ́ onye aka nri ya kpọnwụrụ akpọnwụ.+