10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
18 M ga-esi n’etiti ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị onwe gị;+ m ga-etinyekwa okwu m n’ọnụ ya,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+