2 Ndị Kọrịnt 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 n’ịdọgbu onwe m n’ọrụ nakwa ná ndọlị, n’ịmụ anya abalị ugboro ugboro,+ n’agụụ na akpịrị ịkpọ nkụ,+ n’erighị nri ọtụtụ ugboro,+ n’oyi na ịgba ọtọ.
27 n’ịdọgbu onwe m n’ọrụ nakwa ná ndọlị, n’ịmụ anya abalị ugboro ugboro,+ n’agụụ na akpịrị ịkpọ nkụ,+ n’erighị nri ọtụtụ ugboro,+ n’oyi na ịgba ọtọ.