Jọn 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ndị agbata obi na ndị na-ahụbu na ọ bụ onye arịrịọ malitere ịsị: “Onye a ọ́ bụghị nwoke ahụ nke na-anọ ala arịọ arịrịọ?”+ Ọrụ Ndịozi 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 e bukwa otu nwoke dara ngwọrọ site n’afọ nne ya,+ ha na-adọbakwa ya kwa ụbọchị n’akụkụ ọnụ ụzọ ụlọ nsọ bụ́ nke a na-akpọ Ọnụ Ụzọ Mara Mma,+ ka o wee na-arịọ ndị na-abanye n’ụlọ nsọ ahụ onyinye ebere.+
8 Ya mere, ndị agbata obi na ndị na-ahụbu na ọ bụ onye arịrịọ malitere ịsị: “Onye a ọ́ bụghị nwoke ahụ nke na-anọ ala arịọ arịrịọ?”+
2 e bukwa otu nwoke dara ngwọrọ site n’afọ nne ya,+ ha na-adọbakwa ya kwa ụbọchị n’akụkụ ọnụ ụzọ ụlọ nsọ bụ́ nke a na-akpọ Ọnụ Ụzọ Mara Mma,+ ka o wee na-arịọ ndị na-abanye n’ụlọ nsọ ahụ onyinye ebere.+