Ọrụ Ndịozi 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ana m ekweta nke a n’ihu gị, na m na-ejere Chineke nke nna nna m hà+ ozi dị nsọ dị ka ụzọ ahụ ha na-akpọ ‘òtù’ si dị, n’ihi na m kweere ihe niile e kwuru n’Iwu+ ahụ nakwa ihe niile e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma;
14 Ma ana m ekweta nke a n’ihu gị, na m na-ejere Chineke nke nna nna m hà+ ozi dị nsọ dị ka ụzọ ahụ ha na-akpọ ‘òtù’ si dị, n’ihi na m kweere ihe niile e kwuru n’Iwu+ ahụ nakwa ihe niile e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma;