Mak 5:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Nwata nwaanyị ahụ biliri ozugbo wee malite ije ije, n’ihi na ọ dị afọ iri na abụọ. Ozugbo ahụ, ha nwere oké obi ụtọ.+
42 Nwata nwaanyị ahụ biliri ozugbo wee malite ije ije, n’ihi na ọ dị afọ iri na abụọ. Ozugbo ahụ, ha nwere oké obi ụtọ.+