Jọn 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jizọs na-ejegharịkwa n’ụlọ nsọ n’ebe veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+ Ọrụ Ndịozi 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+
12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+