Ọrụ Ndịozi 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’eziokwu, eze bụ́ onye m ji nkwuwa okwu na-agwa okwu maara banyere ihe ndị a nke ọma; n’ihi na ekwetara m na ọ dịghị otu n’ime ihe ndị a nke ọ na-amaghị, n’ihi na ọ dịghị otu n’ime ihe ndị a nke e mere n’ebe zoro ezo.+ Ndị Efesọs 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 nakwa n’ihi m, ka e wee nye m ike ikwu okwu+ ma m meghee ọnụ m, ka m wee jiri nkwuwa okwu+ mee ka a mara ihe nzuzo dị nsọ banyere ozi ọma ahụ,+
26 N’eziokwu, eze bụ́ onye m ji nkwuwa okwu na-agwa okwu maara banyere ihe ndị a nke ọma; n’ihi na ekwetara m na ọ dịghị otu n’ime ihe ndị a nke ọ na-amaghị, n’ihi na ọ dịghị otu n’ime ihe ndị a nke e mere n’ebe zoro ezo.+
19 nakwa n’ihi m, ka e wee nye m ike ikwu okwu+ ma m meghee ọnụ m, ka m wee jiri nkwuwa okwu+ mee ka a mara ihe nzuzo dị nsọ banyere ozi ọma ahụ,+