Aịzaya 52:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee! Ohu m+ ga na-eji nghọta+ eme ihe. Ọ ga-anọ n’ọkwá dị elu. A ga-ebuli ya elu, ọ ga-adịkwa elu nke ukwuu.+ Aịzaya 53:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+
13 Lee! Ohu m+ ga na-eji nghọta+ eme ihe. Ọ ga-anọ n’ọkwá dị elu. A ga-ebuli ya elu, ọ ga-adịkwa elu nke ukwuu.+
11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+