Jọn 7:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Otú ọ dị, o kwuru nke a banyere mmụọ nsọ nke ndị nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-aga ịnata; n’ihi na ha anatabeghị mmụọ nsọ,+ n’ihi na e mebeghị ka Jizọs dị ebube.+ Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
39 Otú ọ dị, o kwuru nke a banyere mmụọ nsọ nke ndị nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-aga ịnata; n’ihi na ha anatabeghị mmụọ nsọ,+ n’ihi na e mebeghị ka Jizọs dị ebube.+
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+