Matiu 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ zara, sị: “N’ezie, Ịlaịja na-abịa, ọ ga-emekwa ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ.+