Aịzaya 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-emekwa ka i nwee ndị ikpe dị ka i nwere na mbụ, meekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ dị ka i nwere ná mmalite.+ E mesịa, a ga na-akpọ gị Obodo Ezi Omume, Obodo Kwesịrị Ntụkwasị Obi.+
26 M ga-emekwa ka i nwee ndị ikpe dị ka i nwere na mbụ, meekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ dị ka i nwere ná mmalite.+ E mesịa, a ga na-akpọ gị Obodo Ezi Omume, Obodo Kwesịrị Ntụkwasị Obi.+