Diuterọnọmi 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M ga-esi n’etiti ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị onwe gị;+ m ga-etinyekwa okwu m n’ọnụ ya,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+ Ọrụ Ndịozi 7:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Onye a bụ Mozis ahụ gwara ụmụ Izrel, sị, ‘Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.’+
18 M ga-esi n’etiti ụmụnne ha họpụtara ha onye amụma nke dị ka gị onwe gị;+ m ga-etinyekwa okwu m n’ọnụ ya,+ ọ ga-agwakwa ha ihe niile m ga-enye ya n’iwu.+
37 “Onye a bụ Mozis ahụ gwara ụmụ Izrel, sị, ‘Chineke ga-esi n’etiti ụmụnne unu họpụtara unu onye amụma nke dị ka mụ onwe m.’+