Ọrụ Ndịozi 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na ndị Sadusii+ na-ekwu na e nweghị mbilite n’ọnwụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii na-ekwusa ihe a niile n’ihu ọha.
8 N’ihi na ndị Sadusii+ na-ekwu na e nweghị mbilite n’ọnwụ+ ma ọ bụ ndị mmụọ ozi ma ọ bụ mmụọ, ma ndị Farisii na-ekwusa ihe a niile n’ihu ọha.