Luk 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa ụzọ kasị mma ha ga-esi gbuo ya,+ n’ihi na ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu.+ Ọrụ Ndịozi 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ahụ, onyeisi ndị nche ụlọ nsọ ahụ na ndị ọrụ ya pụrụ wee kpọta ha, ma ha emeghị ya n’ike, ebe ha na-atụ egwu+ ka ndị mmadụ ghara ịtụ ha nkume.
2 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa ụzọ kasị mma ha ga-esi gbuo ya,+ n’ihi na ha na-atụ ìgwè mmadụ ahụ egwu.+
26 Mgbe ahụ, onyeisi ndị nche ụlọ nsọ ahụ na ndị ọrụ ya pụrụ wee kpọta ha, ma ha emeghị ya n’ike, ebe ha na-atụ egwu+ ka ndị mmadụ ghara ịtụ ha nkume.