Matiu 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọdịdị ya yiri àmụ̀mà,+ uwe ya na-achakwa nnọọ ọcha.+ Luk 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihe a nọ na-agbagwoju ha anya, lee! ndị ikom abụọ ndị yi uwe na-enwu gbaa guzoro ha n’akụkụ.+