Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 20:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’ihi na ụbọchị isii ka Jehova kere eluigwe na ụwa, oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ o wee zuwe ike n’ụbọchị nke asaa.+ Ọ bụ ya mere Jehova ji gọzie ụbọchị izu ike ma mee ka ọ dị nsọ.+

  • Nehemaya 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Naanị gị bụ Jehova;+ ọ bụ gị kere eluigwe,+ ọbụna eluigwe nke eluigwe, na ìgwè ndị mmụọ ozi* niile nọ n’ime ya,+ ụwa+ na ihe niile dị n’elu ya,+ oké osimiri+ na ihe niile dị n’ime ya;+ ị na-echebekwa ha niile ndụ; ìgwè ndị mmụọ ozi+ nke eluigwe na-akpọkwara gị isiala.

  • Abụ Ọma 146:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+

      Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+

      Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+

  • Mkpughe 10:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 o jikwa Onye ahụ nke na-adị ndụ+ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ bụ́ onye kere eluigwe na ihe ndị dị n’ime ya, na ụwa+ na ihe ndị dị n’ime ya,+ na oké osimiri na ihe ndị dị n’ime ya, ṅụọ iyi, sị: “A gakwaghị egbu oge;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya