Aịzaya 58:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha. Ọrụ Ndịozi 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ o wee na-ekwu okwu n’atụghị egwu ruo ọnwa atọ, na-agwa ndị mmadụ okwu banyere alaeze Chineke+ n’ụzọ na-eru n’obi.
58 “Were oké olu tie mkpu; emechila ọnụ.+ Mee ka olu gị dasie ụda ike dị ka opi. Gwa ndị m nnupụisi ha,+ gwakwa ụlọ Jekọb mmehie ha.
8 Ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ o wee na-ekwu okwu n’atụghị egwu ruo ọnwa atọ, na-agwa ndị mmadụ okwu banyere alaeze Chineke+ n’ụzọ na-eru n’obi.