Ọrụ Ndịozi 2:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Egwu wee malite ịtụ mkpụrụ obi ọ bụla. Ndịozi malitekwara ime ọtụtụ ihe ebube na ihe ịrịba ama.+ Ọrụ Ndịozi 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+
12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+