Ọrụ Ndịozi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe Chineke họpụtasịrị Ohu ya, ọ bụ unu ka o bu ụzọ+ zitere ya ka ọ gọzie unu site n’ime ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ omume ọjọọ ya.”
26 Mgbe Chineke họpụtasịrị Ohu ya, ọ bụ unu ka o bu ụzọ+ zitere ya ka ọ gọzie unu site n’ime ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ omume ọjọọ ya.”