Ọrụ Ndịozi 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma n’ụbọchị ndị a, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-amụba, ndị Juu na-asụ Grik+ malitere ịtamu ntamu megide ndị Juu na-asụ Hibru, n’ihi na a na-eleghara ndị inyom ha di ha nwụrụ anya n’ihe ndị a na-ekesa kwa ụbọchị.+
6 Ma n’ụbọchị ndị a, mgbe ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ na-amụba, ndị Juu na-asụ Grik+ malitere ịtamu ntamu megide ndị Juu na-asụ Hibru, n’ihi na a na-eleghara ndị inyom ha di ha nwụrụ anya n’ihe ndị a na-ekesa kwa ụbọchị.+