Luk 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+ Ọrụ Ndịozi 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, ụmụnna anyị, chọpụtanụ+ n’onwe unu ndị ikom asaa a gbaara ezi àmà n’etiti unu, bụ́ ndị jupụtara na mmụọ nsọ na amamihe,+ ka anyị mee ha ndị ga na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa;
15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+
3 Ya mere, ụmụnna anyị, chọpụtanụ+ n’onwe unu ndị ikom asaa a gbaara ezi àmà n’etiti unu, bụ́ ndị jupụtara na mmụọ nsọ na amamihe,+ ka anyị mee ha ndị ga na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa;