Diuterọnọmi 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Ilu 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Onye akaebe nke na-abaghị n’ihe na-akwa ikpe ziri ezi emo,+ ọnụ ndị ajọ omume na-elodakwa ihe ọjọọ.+
28 Onye akaebe nke na-abaghị n’ihe na-akwa ikpe ziri ezi emo,+ ọnụ ndị ajọ omume na-elodakwa ihe ọjọọ.+