Abụ Ọma 41:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye mụ na ya dịkwa ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+Onye na-eri nri m,+ atụgharịwo* megide m.+ Abụ Ọma 55:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụghị onye iro kọchara m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya.Ọ bụghị onye kpọrọ m oké asị buliri onwe ya elu megide m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.+ Luk 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+
12 N’ihi na ọ bụghị onye iro kọchara m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya.Ọ bụghị onye kpọrọ m oké asị buliri onwe ya elu megide m;+A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.+
47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+