Jenesis 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+
4 Ebram wee gawa dị nnọọ ka Jehova gwara ya, Lọt sokwa ya gawa. Ebram gbara afọ iri asaa na ise mgbe o si Heran kwapụ.+