Jọn 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya mere, Judas kpọọrọ ndị agha na ndị ọrụ nche nke ndị isi nchụàjà nakwa nke ndị Farisii wee jiri ọwa na oriọna na ngwá ọgụ bịa ebe ahụ.+
3 Ya mere, Judas kpọọrọ ndị agha na ndị ọrụ nche nke ndị isi nchụàjà nakwa nke ndị Farisii wee jiri ọwa na oriọna na ngwá ọgụ bịa ebe ahụ.+