Ọpụpụ 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee sị: “Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+ Ị̀ chọrọ igbu m dị ka i gburu onye Ijipt ahụ?”+ Egwu wee tụwa Mozis, o wee sị: “N’ezie, a matawo ihe a!”+ Ọrụ Ndịozi 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+
14 O wee sị: “Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+ Ị̀ chọrọ igbu m dị ka i gburu onye Ijipt ahụ?”+ Egwu wee tụwa Mozis, o wee sị: “N’ezie, a matawo ihe a!”+
27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+