Ndị Rom 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ònye bụ onye ahụ nke ga-ama ha ikpe? Kraịst Jizọs bụ onye ahụ nwụrụ, ee, kama ọ bụ onye e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite, onye nọ n’aka nri+ nke Chineke, onye na-arịọkwara anyị arịrịọ.+ Ndị Efesọs 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+ Ndị Kọlọsi 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+
34 Ònye bụ onye ahụ nke ga-ama ha ikpe? Kraịst Jizọs bụ onye ahụ nwụrụ, ee, kama ọ bụ onye e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite, onye nọ n’aka nri+ nke Chineke, onye na-arịọkwara anyị arịrịọ.+
20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+
3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+