Matiu 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ọ dị, mmadụ iri na otu ahụ bụ́ ndị na-eso ụzọ banyere Galili+ gaa n’ugwu, bụ́ ebe Jizọs mere ndokwa ka ha gaa,
16 Otú ọ dị, mmadụ iri na otu ahụ bụ́ ndị na-eso ụzọ banyere Galili+ gaa n’ugwu, bụ́ ebe Jizọs mere ndokwa ka ha gaa,