Luk 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ma tupu ihe a niile emee, ndị mmadụ ga-ejide unu ma kpagbuo+ unu, kpụrụ unu gaa n’ụlọ nzukọ, tụbakwa unu n’ụlọ mkpọrọ, a ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị eze na ndị gọvanọ n’ihi aha m.+ Ọrụ Ndịozi 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee jide ndịozi ahụ ma tụba ha n’ụlọ mkpọrọ ọha mmadụ.+
12 “Ma tupu ihe a niile emee, ndị mmadụ ga-ejide unu ma kpagbuo+ unu, kpụrụ unu gaa n’ụlọ nzukọ, tụbakwa unu n’ụlọ mkpọrọ, a ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị eze na ndị gọvanọ n’ihi aha m.+