Aịzaya 55:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 otú ahụ ka okwu m nke si n’ọnụ m pụta ga-adị.+ Ọ gaghị agba aka lọghachikwute m,+ kama ọ ga-eme ihe na-atọ m ụtọ,+ ọ ga-emezukwa ihe m zigara ya ka o mee.+ Ọrụ Ndịozi 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, okwu Chineke nọ na-eto eto,+ ọnụ ọgụgụ nke ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-amụba nke ukwuu na Jeruselem;+ oké ìgwè ndị nchụàjà+ malitekwara irube isi+ n’okwukwe Ndị Kraịst. Ọrụ Ndịozi 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Okwu Jehova wee si otú a na-agbasa ma na-enwe mmeri nke ukwuu.+
11 otú ahụ ka okwu m nke si n’ọnụ m pụta ga-adị.+ Ọ gaghị agba aka lọghachikwute m,+ kama ọ ga-eme ihe na-atọ m ụtọ,+ ọ ga-emezukwa ihe m zigara ya ka o mee.+
7 Ya mere, okwu Chineke nọ na-eto eto,+ ọnụ ọgụgụ nke ndị na-eso ụzọ Jizọs nọkwa na-amụba nke ukwuu na Jeruselem;+ oké ìgwè ndị nchụàjà+ malitekwara irube isi+ n’okwukwe Ndị Kraịst.