Ọrụ Ndịozi 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ya mere, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebisiri ike, onye ọ bụla n’ime ha dị ka o nwere ike inye,+ izigara ụmụnna bi na Judia ihe enyemaka;+
29 Ya mere, ndị na-eso ụzọ Jizọs kpebisiri ike, onye ọ bụla n’ime ha dị ka o nwere ike inye,+ izigara ụmụnna bi na Judia ihe enyemaka;+