Matiu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Paịlet wee sị ha: “Gịnịzi ka m ga-eme Jizọs, onye a sịrị na ọ bụ Kraịst?” Ha niile wee sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+ Jọn 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kpọgide ya n’osisi!” Paịlet sịrị ha: “M̀ ga-akpọgide eze unu n’osisi?” Ndị isi nchụàjà wee zaa, sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ bụghị Siza.”+
22 Paịlet wee sị ha: “Gịnịzi ka m ga-eme Jizọs, onye a sịrị na ọ bụ Kraịst?” Ha niile wee sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+
15 Otú ọ dị, ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kpọgide ya n’osisi!” Paịlet sịrị ha: “M̀ ga-akpọgide eze unu n’osisi?” Ndị isi nchụàjà wee zaa, sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ bụghị Siza.”+