Matiu 27:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+
60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+