Matiu 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ nọghị n’ebe a, n’ihi na a kpọlitere ya,+ dị ka o kwuru. Bịanụ, lee ebe ọ tọgbọbu. Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+
24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+