Matiu 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị ndị ohu ya, ‘N’ezie, a kwadebewo oriri alụmdi na nwunye a, ma ndị a kpọrọ òkù erughị eru.+ Luk 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)
8 O wee sị ndị ohu ya, ‘N’ezie, a kwadebewo oriri alụmdi na nwunye a, ma ndị a kpọrọ òkù erughị eru.+
30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)