6 O wee sị: “Ọ bụghịrị gị obere ihe na ị ga-abụ ohu m iji mee ka ebo niile nke Jekọb bilie nakwa iji kpọghachite ndị Izrel e chebere echebe.+ Enyewokwa m gị ka ị bụrụ ìhè nke mba niile,+ ka nzọpụta m wee ruo nsọtụ ụwa.”+
8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+