Ọrụ Ndịozi 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, ụfọdụ n’ime ha ghọrọ ndị kwere ekwe,+ sorokwa Pọl na Saịlas+ na-akpakọrịta, ìgwè ndị Grik bara ụba bụ́ ndị na-efe Chineke na ọtụtụ ndị inyom a ma ama mere otú ahụ.
4 N’ihi ya, ụfọdụ n’ime ha ghọrọ ndị kwere ekwe,+ sorokwa Pọl na Saịlas+ na-akpakọrịta, ìgwè ndị Grik bara ụba bụ́ ndị na-efe Chineke na ọtụtụ ndị inyom a ma ama mere otú ahụ.