Ọrụ Ndịozi 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+ Ọrụ Ndịozi 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke nọgidekwara na-arụ oké ọrụ dị ike site n’aka Pọl,+ Ndị Hibru 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ebe ọ bụ na Chineke so na-agba àmà site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị iche iche dị ike,+ sitekwa n’ikesa+ onyinye dị iche iche nke mmụọ nsọ dị ka uche ya si dị?+
12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+
4 ebe ọ bụ na Chineke so na-agba àmà site n’ihe ịrịba ama na ihe ebube na ọrụ dị iche iche dị ike,+ sitekwa n’ikesa+ onyinye dị iche iche nke mmụọ nsọ dị ka uche ya si dị?+