Taịtọs 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe mere m ji hapụ gị na Krit+ bụ ka i nwee ike idozi ihe gahiere agahie, ka i nweekwa ike ịhọpụta+ ndị okenye n’obodo dị iche iche, dị ka m nyere gị n’iwu;+
5 Ihe mere m ji hapụ gị na Krit+ bụ ka i nwee ike idozi ihe gahiere agahie, ka i nweekwa ike ịhọpụta+ ndị okenye n’obodo dị iche iche, dị ka m nyere gị n’iwu;+