Ndị Galeshia 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ n’ihi nnwere onwe dị otú ahụ ka Kraịst mere ka anyị nwere onwe anyị.+ Ya mere, guzosienụ ike,+ unu ekwekwala ka e jichie unu ọzọ na yok nke ịnọ n’ohu.+
5 Ọ bụ n’ihi nnwere onwe dị otú ahụ ka Kraịst mere ka anyị nwere onwe anyị.+ Ya mere, guzosienụ ike,+ unu ekwekwala ka e jichie unu ọzọ na yok nke ịnọ n’ohu.+