Jọn 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otú ọ dị, mgbe ihe inyeaka ahụ bịarutere, bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ,+ ọ ga-eduzi unu wee nyere unu aka ịghọta eziokwu niile, n’ihi na ọ gaghị ekwu ihe si n’echiche ya, kama ihe ndị ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu, ọ ga-akọkwara unu ihe ndị na-abịanụ.+ Ọrụ Ndịozi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Anyị bụkwa ndị àmà nke ihe ndị a,+ otú a kwa ka ọ dị mmụọ nsọ,+ nke Chineke nyere ndị na-erubere ya isi dị ka onye na-achị achị.”
13 Otú ọ dị, mgbe ihe inyeaka ahụ bịarutere, bụ́ mmụọ nke eziokwu ahụ,+ ọ ga-eduzi unu wee nyere unu aka ịghọta eziokwu niile, n’ihi na ọ gaghị ekwu ihe si n’echiche ya, kama ihe ndị ọ nụrụ ka ọ ga-ekwu, ọ ga-akọkwara unu ihe ndị na-abịanụ.+
32 Anyị bụkwa ndị àmà nke ihe ndị a,+ otú a kwa ka ọ dị mmụọ nsọ,+ nke Chineke nyere ndị na-erubere ya isi dị ka onye na-achị achị.”