Luk 24:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Mgbe ahụ, o mepere obi ha nke ọma ka ha ghọta ihe Akwụkwọ Nsọ pụtara,+ 1 Ndị Kọrịnt 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 nke mere na onye na-akụ+ mkpụrụ abụghị ihe ọ bụla, onye na-agba ya mmiri abụghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ Chineke onye na-eme ka o too+ bụ ihe niile.
7 nke mere na onye na-akụ+ mkpụrụ abụghị ihe ọ bụla, onye na-agba ya mmiri abụghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ Chineke onye na-eme ka o too+ bụ ihe niile.