1 Ndị Eze 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+ Ọrụ Ndịozi 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha dugara ha n’ihu ndị nduzi obodo, wee sị: “Ndị a na-enye obodo anyị nsogbu+ nke ukwuu, ebe ha bụ ndị Juu.
17 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab hụrụ Ịlaịja, Ehab sịrị ya ozugbo ahụ: “Ọ̀ bụ gị bụ onye a, onye na-ewetara Izrel nsogbu?”+
20 Ha dugara ha n’ihu ndị nduzi obodo, wee sị: “Ndị a na-enye obodo anyị nsogbu+ nke ukwuu, ebe ha bụ ndị Juu.